Abá
Appearance
Abá
aha gọọmenti | Aba ![]() |
---|---|
akara ala | Aba ![]() |
demonym | аби́нец, аби́нцы ![]() |
mba/obodo | Naijiria ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Aba South ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Aba River ![]() |
nhazi ọnọdụ | 5°7′0″N 7°22′0″E ![]() |
postal code | 450 ![]() |
webụsaịtị | https://www.abiastate.gov.ng ![]() |
Köppen climate classification | Ọnọdụ ihu igwe na-ekpo ọkụ ![]() |
Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 082 ![]() |
![Map](https://maps.wikimedia.org/img/osm-intl,a,5.1166666666667,7.3666666666667,300x300.png?lang=ig&domain=ig.wikipedia.org&title=Ab%C3%A1&revid=87195&groups=_771b8f2ac9509d6d30e7076b279e7566fb04da3e)
![](https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/88/Locator_Map_Aba-Nigeria.png/220px-Locator_Map_Aba-Nigeria.png)
Abá bu ama ukwu nọ na ebe odida anyanwu Naijeria. Ono n'ime Nkeji Ochíchí wų Abia. Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba. Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu.
Njirimara Aba ǫzǫ bų izų ahia. A na azų ahia ǫfuma n'Aba. Ahia ama ǫfųma dį na ala a bų
- Ahia Ariaria - a na ere igbe, akwa ǫhųrų, ihe ųlǫ na ihe ndi ǫzǫ,
- Ahia ǫhųrų - a na ere ihe eji esi nni, akwa ochie,
- Ahia cemeteri - a na ere ihe nni ebe o dį ukwuu.
![]() |
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Abá. |