(Translated by https://www.hiragana.jp/)
Cherepon language - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ Jump to content

Cherepon language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Cherepon (Chiripon, Chiripong, Kyerepong), ma ọ bụ Okere, bụ asụsụ Guang nke ihe dika mmadu 111,000 na-asụ na obodo Ghana.