(Translated by https://www.hiragana.jp/)
Ndị otu Ghana Davis Cup - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ Jump to content

Ndị otu Ghana Davis Cup

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ndị otu Ghana Davis Cup na-anọchite anya Ghana na asọmpi tennis Davis Cup ma bụrụ ndị Ghana tennis Association na-achị. Ha esoghị asọmpi kemgbe afọ 2015

Ha sonyere n'ìgwè nke mbụ n'afọ 1990

Akụkọ ihe mere eme

[dezie | dezie ebe o si]

Ghana sonyere na Davis Cup mbụ ya n'afọ 1988

Ndị otu dị ugbu a 2002

[dezie | dezie ebe o si]
  • Isaac Nortey
  • Samuel Agbesi Osei Antwi
  • Johnson Acquah
  • Reginald Nii Okai Ocantey
  • Frederick Egyir (Captain-player)
  • Iko Davis

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:DavisCupteamlink